Skip to content

Ogugu: Eserese Ihe Di N’ulo Akwukwo – Basic 1 Igbo Lesson Note (Third Term)

Download this term · ₦1,000

Lesson note at a glance

Subject
Igbo
Class
Basic 1
Term
Third Term
Topic
Ogugu: Eserese Ihe Di N’ulo Akwukwo
Order
Topic 2 of 12 this term
Reading time
1 min

Ebumnuche Nkuzi (Learning Objectives)

Umuaka ga-enwe ike:

  1. Ihuta na ihuba ihe di n’eserese ama
  2. Imubawanye mkpuruokwu site n’ihe di n’eserese
  3. Ikowaputa ihe ha huru n’eserese
Advertisement

Nkuzi (Lesson Content)

Ihe Di N’Ulo Akwukwo:

N’ime Klasi:

  • Bọọdụ (board/blackboard)
  • Shọọkụ (chalk)
  • Oche umuakwukwo (students’ chairs)
  • Tebulu onye nkuzi (teacher’s table)
  • Akwukwo (books)
  • Pensụlụ (pencils)
  • Rula (ruler)
  • Akpa akwukwo (school bag)

Na Gburugburu Ulo Akwukwo:

  • Ogige egwuregwu (playground)
  • Ulo nsi (toilet)
  • Ulo onye isi ulo akwukwo (headteacher’s office)
  • Osisi (trees)
  • Ebe a na-anu mmiri (water fountain)

Ndi No N’ulo Akwukwo:

  • Onye nkuzi (teacher)
  • Umuakwukwo (students)
  • Onye isi ulo akwukwo (headteacher)
  • Ndi olu (workers)
  • Onye nche (security guard)

Mkpuruokwu Ohuru:

  • Ulo akwukwo (school)
  • Klasi (classroom)
  • Igu akwukwo (to study)
  • Ide ihe (to write)
  • Amu ihe (to learn)

Mmega Ahu (Activity)

Onye nkuzi ga-egosi umuaka eserese ulo akwukwo, umuaka ga-akpo aha ihe ha huru.

 

Multiple choice exercise 

  1. Ihe anyi ji ede n’elu bọọdụ bu __

  1. a) Shọọkụ
  2. b) Mmiri
  3. c) Osisi
  1. Ebe umuakwukwo na-anọdu bu __

  1. a) Oche umuakwukwo
  2. b) Tebulu onye nkuzi
  3. c) Ulo nsi
  1. Onye na-akuzi umuaka bu __

  1. a) Onye nche
  2. b) Onye nkuzi
  3. c) Ndi olu
  1. Ihe anyi ji ebu akwukwo anyi bu __

  1. a) Akpa akwukwo
  2. b) Oche
  3. c) Bọọdụ
  1. Ebe umuaka na-egwu egwuregwu bu __

  1. a) Klasi
  2. b) Ogige egwuregwu
  3. c) Ulo nsi

HOMEWORK 

  1. Se eserese klasi gi
  2. Kpoo aha ihe isii di n’ulo akwukwo
  3. Dee ihe i huru na gburugburu ulo akwukwo gi

This term's Igbo topics

Basic 1 Third Term · 12 topics

  1. Mmughari Ihe E Lere N’ule
  2. Ogugu: Eserese Ihe Di N’ulo Akwukwo
  3. Ogugu: Eserese Ihe Di N’ulo Obibi Ama
  4. Ije Eserese Dee Mkpuruedemede (Abidii)
  5. Ezi Agwa
  6. Odide Mkpuruedemede (Abidii)
  7. Odide Udaume
  8. Oru Diiri Onye O Bula N’Ezinuulo
  9. Eserese Na Ide Aha Nri
  10. Mmughari Ihe E Mere Na Taam
  11. Ihe Eji Esi Ofe (Things Used to Cook Soup)
  12. Agwugwu Dị Mfe (Gwam Gwam Gwam): Simple Riddles
Downloads

Get Igbo as PDF and Word

Every week of Basic 1 Igbo, Third Term, formatted and ready to print. Ad-free, and the copy lock comes off.

Get this term Card, bank transfer, USSD or OPay

Advertisement

Lesson Notes for Other Classes

Print it or edit it in Word

Every note is free to read online. A PDF or Word copy of one subject costs ₦1,000 for one term, or ₦2,000 for all three terms.

Continue with GoogleContinue with Facebook

Sign in first, then choose your class and subject at checkout.