Skip to content

Ije Eserese Dee Mkpuruedemede (Abidii) – Basic 1 Igbo Lesson Note (Third Term)

Download this term · ₦1,000

Lesson note at a glance

Subject
Igbo
Class
Basic 1
Term
Third Term
Topic
Ije Eserese Dee Mkpuruedemede (Abidii)
Order
Topic 4 of 12 this term
Reading time
1 min

Ebumnuche Nkuzi (Learning Objectives)

Umuaka ga-enwe ike:

  1. Ideputali mkpuruedemede Igbo
  2. Ikwoputali mkpuruedemede
  3. Itugosi mkpuruedemede n’eserese
Advertisement

Nkuzi (Lesson Content)

Mkpuruedemede Igbo (Igbo Alphabet):

A, B, Ch, D, E, F, G, Gb, Gh, Gw, H, I, Ị, J, K, Kp, Kw, L, M, N, Ṅ, Nw, Ny, O, Ọ, P, R, S, Sh, T, U, Ụ, V, W, Y, Z

Mkpuruedemede Di Mfe (Simple Letters):

Ndi A bu uzo:

  • A – dika n’okwu “Aka” (hand)
  • B – dika n’okwu “Bọọlụ” (ball)

Ball (Bọọlụ)

  • E – dika n’okwu “Ede” (cocoyam)
  • I – dika n’okwu “Isi” (head)
  • O – dika n’okwu “Oche” (chair)
  • U – dika n’okwu “Ulo” (house)

Mkpuruedemede Ozo:

  • Ch – dika n’okwu “Oche” (chair)
  • Gb – dika n’okwu “Egbe” (gun/kite)
  • Kp – dika n’okwu “Akpa” (bag)
  • Nw – dika n’okwu “Nwamba” (cat)
  • Sh – dika n’okwu “Shọọkụ” (chalk)

Chalk (Shọọkụ)

Ihe E Ji Ama Ha: Onye nkuzi ga-ede mkpuruedemede ndi a n’elu bọọdụ. Umuaka ga-eso ede ha n’ikuku tupu ha edee ya n’akwukwo.

Mmega Ahu (Activity)

Umuaka ga-eso onye nkuzi dee mkpuruedemede n’ikuku ma n’akwukwo.

 

Multiple choice exercise 

  1. Mkpuru edemede mbu n’Igbo bu __

  1. a) B
  2. b) A
  3. c) C
  1. “Aka” na-amalite na mkpuru edemede __

  1. a) A
  2. b) E
  3. c) I
  1. “Oche” nwere mkpuru edemede __

  1. a) Ch
  2. b) Sh
  3. c) Kp
  1. Mkpuru edemede di n’okwu “Ulo” bu __

  1. a) A, B, C
  2. b) U, L, O
  3. c) E, F, G
  1. “Akpa” nwere mkpuru edemede puru iche nke bu __

  1. a) Kp
  2. b) Ch
  3. c) Gb

HOMEWORK 

  1. Dee mkpuruedemede A, B, E, I, O, U
  2. Kpoo okwu atọ malite na “A”
  3. Meputa eserese maka mkpuruedemede ano

This term's Igbo topics

Basic 1 Third Term · 12 topics

  1. Mmughari Ihe E Lere N’ule
  2. Ogugu: Eserese Ihe Di N’ulo Akwukwo
  3. Ogugu: Eserese Ihe Di N’ulo Obibi Ama
  4. Ije Eserese Dee Mkpuruedemede (Abidii)
  5. Ezi Agwa
  6. Odide Mkpuruedemede (Abidii)
  7. Odide Udaume
  8. Oru Diiri Onye O Bula N’Ezinuulo
  9. Eserese Na Ide Aha Nri
  10. Mmughari Ihe E Mere Na Taam
  11. Ihe Eji Esi Ofe (Things Used to Cook Soup)
  12. Agwugwu Dị Mfe (Gwam Gwam Gwam): Simple Riddles
Downloads

Get Igbo as PDF and Word

Every week of Basic 1 Igbo, Third Term, formatted and ready to print. Ad-free, and the copy lock comes off.

Get this term Card, bank transfer, USSD or OPay

Advertisement

Lesson Notes for Other Classes

Print it or edit it in Word

Every note is free to read online. A PDF or Word copy of one subject costs ₦1,000 for one term, or ₦2,000 for all three terms.

Continue with GoogleContinue with Facebook

Sign in first, then choose your class and subject at checkout.