Mmughari Ihe E Lere N’ule – Basic 1 Igbo Lesson Note (Third Term)
Download this term · ₦1,000Lesson note at a glance
- Subject
- Igbo
- Class
- Basic 1
- Term
- Third Term
- Topic
- Mmughari Ihe E Lere N’ule
- Order
- Topic 1 of 12 this term
- Reading time
- 1 min
Ebumnuche Nkuzi (Learning Objectives)
Umuaka ga-enwe ike:
- Cheta ihe ha chefuru mgbe e lere ha ule
- Mara asupeokwu litodu ha asubeghi nke oma
Nkuzi (Lesson Content)
Mmughari Ihe Term 2:
Akuko Ifo:
- Mbe na Aniga
- Ihe mmuta: Amamihe ka ike kariri
Idobe Gburugburu Ocha:
- Ihicha ulo na gburugburu
- Itinye ahihia n’akpa ahihia
- Mkpa o di idebe gburugburu ocha
Ubochi Izu Uka:
- Mbọsi, Tuzde, Wenezde, Tọọzde, Fraịde, Satọde, Sọnde
Ngwa Egwu:
- Igba, ogene, ichaka, opi, ekwe
Nri Igbo:
- Ji, akpu, ede, osikapa, oka
- Ofe: onugbu, nsala, egusi, okra
Egwuregwu:
- Kpakpa-nkoro
- Nkata
- Agba-bọọlụ
Mmega Ahu (Activity)
Umuaka ga-aza ajuju banyere ihe ha mutara na term 2.
Multiple choice exercise
- N’akuko “Mbe na Aniga”, onye meri?
- a) Aniga
- b) Mbe
- c) Nkita
- Anyi na-edebe gburugburu ocha ka __
- a) O wee di ocha ma gbochie oria
- b) O wee ruo unyi
- c) Anyi wee nwee ahihia
- Ubochi ole ka di n’izu uka?
- a) Ise
- b) Isii
- c) Asaa
- Uri ndi Igbo bu __
- a) Igba, ogene, ichaka
- b) Oche, tebulu
- c) Akwukwo, pensụlụ
- Nri Igbo bu __
- a) Ji, akpu, ede
- b) Bọọlụ
- c) Uwe
HOMEWORK
- Kowa ihe i chefuru na term 2
- Gu ubochi izu uka
- Kpoo aha nri Igbo ise
This term's Igbo topics
Basic 1 Third Term · 12 topics
- Mmughari Ihe E Lere N’ule
- Ogugu: Eserese Ihe Di N’ulo Akwukwo
- Ogugu: Eserese Ihe Di N’ulo Obibi Ama
- Ije Eserese Dee Mkpuruedemede (Abidii)
- Ezi Agwa
- Odide Mkpuruedemede (Abidii)
- Odide Udaume
- Oru Diiri Onye O Bula N’Ezinuulo
- Eserese Na Ide Aha Nri
- Mmughari Ihe E Mere Na Taam
- Ihe Eji Esi Ofe (Things Used to Cook Soup)
- Agwugwu Dị Mfe (Gwam Gwam Gwam): Simple Riddles
Get Igbo as PDF and Word
Every week of Basic 1 Igbo, Third Term, formatted and ready to print. Ad-free, and the copy lock comes off.
Get this term Card, bank transfer, USSD or OPay

