Skip to content

Onu Ogugu 1-20 (Nkwuwa) – Basic 1 Igbo Lesson Note (First Term)

Lesson note at a glance

Class
Basic 1
Subject
Igbo
Term
First Term
Reading time
1 min
Start of this note, 8 of 9
Take this term’s notes offline
Reading here is free. Download all 9 Basic 1 Igbo First term notes as PDF to print and Word to edit.
Download all three terms, ₦2,000
Instant download. Secure payment by Paystack. Card, bank transfer, USSD or OPay. Payment stuck? WhatsApp us.

Ebumnuche Nkuzi (Learning Objectives)

Umuaka ga-enwe ike:

  1. Isetali ihe n’onu ogugu ole a gwara ha see
  2. Ha ga-esetali ese-ese ihe a gwara ha
Advertisement

Nkuzi (Lesson Content)

Ise Ihe N’onu Ogugu:

Onye nkuzi ga-agwa umuaka ka ha see ihe dika:

  • See bọọlụ ise (5 balls)
  • See akwukwo asaa (7 books)
  • See pensụlụ iri (10 pencils)

Esemokwu: Umuaka ga-ese:

  • Osisi ato
  • Anumanu ano
  • Oche isii
  • Akwa iri

Mmega Ahu (Activity)

Umuaka ga-ese ihe onye nkuzi gwara ha ma gụọ onu ogugu ya.

 

Multiple choice exercise 

  1. Osisi ole ka e sere? [Gosiputa foto osisi 3]

  1. a) Abuo
  2. b) Ato
  3. c) Ano
  1. O buru na i see bọọlụ ise, bọọlụ ole ka i sere?

  1. a) Ise
  2. b) Isii
  3. c) Asaa
  1. Kedu ka esi ese oche?

  1. a) E ji pensụlụ ma obu kreyon
  2. b) E ji nkume
  3. c) E ji mmiri
  1. Onu ogugu di n’etiti “asaa” na “itoolu” bu __

  1. a) Isii
  2. b) Asato
  3. c) Iri
  1. Mgbe e sere akwukwo isii, akwukwo ole ka e sere?

  1. a) Ise
  2. b) Isii
  3. c) Asaa

HOMEWORK 

  1. Se bọọlụ asato
  2. Se osisi ise na akwukwo ato
  3. Gụọ onu ogugu nke ihe ndi i sere

This term's Igbo topics

Basic 1 First Term · 9 topics

  1. Ekwumekwu: Ikpogasi Ihe Aha
  2. Ekwumekwu
  3. Abu Umuaka
  4. Ekele
  5. Ime Ihe E Kwuru
  6. Egwu (Un)
  7. Onu Ogugu 1-20
  8. Onu Ogugu 1-20 (Nkwuwa)
  9. Oru Na Mkpokota Ihe Omumu Nule
Downloads

Get Igbo as PDF and Word

Every week of Basic 1 Igbo, First Term, formatted and ready to print. Ad-free, and the copy lock comes off.

Get this term Card, bank transfer, USSD or OPay

Instant PDF and Word download · Secure Paystack payment · Questions? WhatsApp us

Advertisement

Lesson Notes for Other Classes

Print it or edit it in Word

Every note is free to read online. A PDF or Word copy of one subject costs ₦1,000 for one term, or ₦2,000 for all three terms.

Sign in first, then choose your class and subject at checkout.