Skip to content

Mmughari Ihe E Mere Na Taam Gara Aga – Basic 1 Igbo Lesson Note (Second Term)

Download this term · ₦1,000

Lesson note at a glance

Subject
Igbo
Class
Basic 1
Term
Second Term
Topic
Mmughari Ihe E Mere Na Taam Gara Aga
Order
Topic 1 of 10 this term
Reading time
1 min

Ebumnuche Nkuzi (Learning Objectives)

Umuaka ga-enwe ike:

  1. Ghota ufodu ihe ha aghotaghi nke oma
  2. Chetakwa ihe ha chefuru echefu
Advertisement

Nkuzi (Lesson Content)

Mmughari Ihe Ndi Anyi Mutara Na Taam 1:

Ekele:

  • Ibọlachi (Good morning)
  • Ehihie oma (Good afternoon)
  • Ka chi fo (Good night)
  • Daalu (Thank you)

Akuku Ahu Mmadu:

Illustration for Mmughari Ihe E Mere Na Taam Gara Aga

  • Isi (head)
  • Anya (eye)
  • Nti (ear)
  • Onu (mouth)
  • Aka (hand)
  • Ukwu (leg)

Onu Ogugu 1-10: Otu, Abuo, Ato, Ano, Ise, Isii, Asaa, Asato, Itoolu, Iri

Abu na Egwu: Anyi mutara igu abu umuaka na igba egwu Igbo.

Ihe Di Na Gburugburu: Ulo, osisi, oche, tebulu, uzo, windo

Mmega Ahu (Activity)

Umuaka ga-agu onu ogugu, kpo aha akuku ahu ha, ma gụọ ekele.

 

Multiple choice exercise 

  1. Ekele ututo n’asusu Igbo bu __

  1. a) Ehihie oma
  2. b) Ibọlachi
  3. c) Daalu
  1. Akuku ahu mmadu anyi ji ahu ihe bu __

  1. a) Nti
  2. b) Anya
  3. c) Imi
  1. Onu ogugu na-eso “ise” bu __

  1. a) Ano
  2. b) Isii
  3. c) Asaa
  1. “Daalu” putara __

  1. a) Please
  2. b) Thank you
  3. c) Sorry
  1. Ihe anyi ji anu ihe bu __

  1. a) Aka
  2. b) Nti
  3. c) Ukwu

HOMEWORK 

  1. Gu onu ogugu 1-10
  2. Kpoo aha akuku ahu mmadu isii
  3. Kele ndi ulo gi n’asusu Igbo

This term's Igbo topics

Basic 1 Second Term · 10 topics

  1. Mmughari Ihe E Mere Na Taam Gara Aga
  2. Akuko Ifo
  3. Idobe Gburugburu Ocha
  4. Nkorita Uka (Onwe)
  5. Ubochi Izu Uka
  6. Ogu Eserese
  7. Egwu
  8. Egwuregwu (Kpakpa-Nkoro)
  9. Eserese Na Ide Aha Nri
  10. Mmughari Ihe Ndi Anyi Mutara Na Taam
Downloads

Get Igbo as PDF and Word

Every week of Basic 1 Igbo, Second Term, formatted and ready to print. Ad-free, and the copy lock comes off.

Get this term Card, bank transfer, USSD or OPay

Advertisement

Lesson Notes for Other Classes

Print it or edit it in Word

Every note is free to read online. A PDF or Word copy of one subject costs ₦1,000 for one term, or ₦2,000 for all three terms.

Continue with GoogleContinue with Facebook

Sign in first, then choose your class and subject at checkout.